Luk 7:1-2 Bible Nso (IGBOB) Mb͕e O kwubìri okwu-Ya nile na nti ndi-Ju, O we ba na Kapanaum. Ma aru adighi orù otù ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise