Luk 24:52-53 Bible Nso (IGBOB)

52. Ndi ahu we kpọ isi ala nye Ya, we ji oké ọṅù laghachi na Jerusalem:

53. ha we nānọ n'ulo uku Chineke mb͕e nile, nāgọzi Chineke.

Luk 24