3. kpọkọta kwa nzukọ Israel nile n'ọnu-uzọ nke ulo-ikwū nzute.
4. Moses we me dika Jehova nyere ya iwu; ewe kpọkọta nzukọ ahu n'ọnu-uzọ nke ulo-ikwū nzute.
5. Moses we si nzukọ ahu, Nka bu ihe Jehova nyere n'iwu ka eme ya.
6. Moses we me ka Eron na umu-ya ndikom biaru nso, o were kwa miri sa ha aru.