Levitikọs 5:10 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gēme nke-abua ka ọ buru àjà-nsure-ọku dika ikpé ahu si di: onye-nchu-àjà gēkpuchi-kwa-ra ya nmehie-ya ahu nke ọ mehieworo, agāb͕aghara kwa ya ya.

Levitikọs 5

Levitikọs 5:3-18