Levitikọs 14:7 Bible Nso (IGBOB)

ọ gēfesa kwa ya ub͕ò asa n'aru onye-ahu anēme ka ọ di ọcha n'ekpenta, ọ gāsi kwa na ọ di ọcha, o gēzilaga kwa nnunu ahu di ndu nime ọhia sara iru.

Levitikọs 14

Levitikọs 14:1-10