Levitikọs 11:3 Bible Nso (IGBOB)

Anu ọ bula nke ukwu-ya wara njakpa, nke ukwu-ya wara-kwa-ra awara, nke nātaghari kwa ọnu, n'etiti anumanu, nke ahu ka unu gēri.

Levitikọs 11

Levitikọs 11:1-9