Joshua 19:40-44 Bible Nso (IGBOB)

40. Ọ bu ebo umu Dan dika ab͕uru nile ha si di ka ife-nzà nke-asa putara.

41. Ókè-ala ihe-nketa-ha we buru Zọra, na Eshtaol, na Ia-shemesh;

42. na Shaalabin na Ajalon, na Itla;

43. na Ilon, na Timna, na Ekron;

44. na Elteke, na Gibeton, na Bealat;

Joshua 19