Joshua 19:1-5 Bible Nso (IGBOB)

1. Ife-nzà nke-abua we putara Simeon, bú ebo umu Simeon dika ab͕uru nile ha si di: ihe-nketa-ha di n'etiti ihe-nketa umu Juda.

2. Ha we nwe n'ihe-nketa-ha Bia-sheba, ma-ọbu Sheba, na Molada;

3. na Haza-shual, na Bala, na Ezem;

4. na Eltolad, na Betul, na Họma;

5. na Ziklag, na Bet-makabot, na Haza-susa;

Joshua 19