Joshua 15:29-32 Bible Nso (IGBOB)

29. na Beala, na Iyim, na Ezem;

30. na Eltolad, na Kesil, na Họma;

31. na Ziklag, na Madmana, na Sansana;

32. na Lebaot, na Shilhim, na Ain, na Rimon: obodo nile di orú na iteghete, ha na obodo ntà ha.

Joshua 15