Jọn 5:41-43 Bible Nso (IGBOB)

41. Anaraghi m otuto n'aka madu.

42. Ma amaram unu, na unu enweghi ihu-n'anya Chineke nime onwe-unu.

43. Mu onwem abiawo n'aha Nnam, ma unu anaraghm: ọ buru na onye ọzọ gābia n'aha nke aka ya, onye ahu ka unu gānara.

Jọn 5