Jọn 2:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. N'ubọchi nke-atọ ọlulu-nwunye di na Kena nke Galili; nne Jisus nọ kwa n'ebe ahu:

2. ewe kpọ kwa Jisus, Ya na ndi nēso uzọ-Ya, bia n'ọlulu-nwunye ahu.

3. Mb͕e manya-vine kọrọ, nne Jisus we si Ya, Ha enweghi manya-vine.

Jọn 2