Job 8:8-11 Bible Nso (IGBOB)

8. N'ihi na, biko, jua ọb͕o mbu,Dozie onwe-gi imata ihe ndi bu nna-ha gwuputara:

9. (N'ihi na nke nnyahuru ka ayi bu, ayi amaghi kwa ihe,N'ihi na onyinyo ka ubọchi-ayi nile bu n'elu uwa:)

10. Ndi ahu, hà agaghi-ezí gi ihe, gwa gi okwu,Si n'obi-ha weputa okwu?

11. Papyrus, Ò gētolite elu ma apiti adighi?Amì, ò gēbù ibù ma miri adighi?

Job 8