Job 8:12-14 Bible Nso (IGBOB)

12. Mb͕e ọ nọ n'ima akwukwọ ndu, mb͕e akēbighi ya,Ọ nēbu ahihia ọ bula uzọ akpọnwu.

13. Otú a ka okporo-uzọ ndi nile nēchezọ Chineke si di;Olile-anya nke onye emeruru emeru gāla n'iyì:

14. Onye agākpaji okwukwe efu ya,Ntukwasi-obi-ya bu kwa ulo ududo.

Job 8