Job 4:12-14 Bible Nso (IGBOB)

12. Ma mu ka ezutara okwu n'ori nye,Ntim we nara ntakwu nke sitere na ya.

13. N'èchìchè sitere n'ọhù nile nke abali,Mb͕e oké ura nādakwasi madu,

14. Oké egwu zuterem, ya na ima-jijiji,O we me ka ọtutu ọkpukpum tua oké egwu.

Job 4