Job 36:32-33 Bible Nso (IGBOB)

32. Ọ jiwo ìhè kpuchi ọbu-aka-Ya abua;We nye ya iwu imegide onye nēmegide Ya.

33. Nkpọtu-ya nēgosi ihe bayere Ya,Gosi kwa anu-ulo ihe bayere Onye nārigo.

Job 36