Job 30:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ma ub͕u a ha achìwom ọchì, bú ndi bu nwata karim,Ndi m'juru ido ndi bu nna-ha n'etiti nkita nke ìgwè ewu na aturu nkem.

2. Ọzọ, ike aka-ha, gini ka ọ gābaram?Ndi ike nke agadi-ha laworo n'iyì.

Job 30