Job 16:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Job we za, si,

2. Anuwom ọtutu ihe dika ihe ndia:Ndi-nkasi-obi nēweta ọnọdu ọjọ ka unu nile bu.

3. Òkwu nke bu nání ifufe gēnwe ọgwugwu?Ma-ọbu gini nēme gi ka i di irè, na i nāza okwu?

Job 16