Jeremaia 30:7 Bible Nso (IGBOB)

Éwù! n'ihi na ub͕ochi ahu di uku, ọ dighi kwa ubọchi nke di ka ya: ọbuná mb͕e ahuhu ka ọ buru Jekob; ma agēsi nime ya zọputa ya.

Jeremaia 30

Jeremaia 30:1-9