Jenesis 41:56 Bible Nso (IGBOB)

Oké unwu ahu we dikwasi n'elu uwa nile: Josef we meghe ebe nile nke ọka di nime ha, ọ we re ọka nye ndi Ijipt; oké unwu ahu we sie ike n'ala Ijipt.

Jenesis 41

Jenesis 41:49-57