Jenesis 37:4 Bible Nso (IGBOB)

Umu-nne-ya we hu na ọ bu ya onwe-ya ka nna-ha huru n'anya kari umu-nne-ya nile; ha we kpọ ya asì, ha apughi kwa igwa ya okwu n'udo.

Jenesis 37

Jenesis 37:1-9