Jenesis 36:39-43 Bible Nso (IGBOB)

39. Beal-hanan nwa Akboa we nwua, Heda we buru eze n'ọnọdu ya: aha obodo-ya bu Pau; aha nwunye-ya bu Mehetabel nwa Matred, bú nwa-nwayi Me-zahad.

40. Ndia bu kwa aha ndi-isi Isọ, dika ab͕uru nile ha si di, dika ebe nile si di, n'aha nile ha; Timna onye-isi, Alva onye-isi, Jetet onye-isi;

41. Ọhọlibama onye-isi, Ila onye-isi, Pinon onye-isi;

42. Kenaz onye-isi, Timan onye-isi, Mibza onye-isi;

43. Magdiel onye-isi, Iram onye-isi: ndia bu ndi-isi Edom, dika ebe-obibi-ha si di n'ala onwunwe-ha. Onye ahu bu Isọ nna Edom.

Jenesis 36