Jenesis 35:11 Bible Nso (IGBOB)

Chineke we si ya, Mu onwem bu Chineke Nke puru ime ihe nile: gi mua ọmùmù ba kwa uba; mba na nkpọkọta mba gādi site na gi, ndi-eze gēsi kwa n'úkwù-gi puta;

Jenesis 35

Jenesis 35:9-20