Jenesis 31:46-48 Bible Nso (IGBOB)

46. Jekob we si umu-nne-ya, Chikọtanu nkume; ha we were nkume me obo: ha we rie nri n'ebe ahu n'akuku obo ahu.

47. Leban we kpọ ya Jega-sahaduta: ma Jekob kpọrọ ya Galeed.

48. Leban we si, Obo a bu ihe-àmà n'etiti mu na gi ta. N'ihi nka akpọrọ aha-ya Galeed:

Jenesis 31