Jenesis 10:24-27 Bible Nso (IGBOB)

24. Apakshad muru Shela; Shela muru Iba.

25. Amuru umu-ndikom abua nye Iba: aha otù nime ha bu Peleg; n'ihi na ọ bu n'ubọchi-ya ka ekewara uwa; aha nwa-nne-ya nwoke bu Jọktan.

26. Jọktan muru Almodad, na Shelef, na Hazamavet, na Jera;

27. na Hadoram, na Uzal, na Dikla;

Jenesis 10