Jemes 5:1-2 Bible Nso (IGBOB) Genu nti, unu ndi-ọgaranya, kwa ákwá, ti-kwa-nu nkpu n'ihi ihuju-anya nile unu nke nābiakwasi unu. Àkù-unu erewo uré