Ilu 28:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ndi nēmebi iwu ab͕alagawo mb͕e ọ dighi onye nāchu ha:Ma ndi ezi omume nwere ntukwasi-obi dika ọdum.

2. N'ihi njehie nke ala ha di ọtutu, bú ndi-isi-ya:Ma site na madu nwere nghọta na ihe-ọmuma ka ọnọdu-ya gādigide ogologo mb͕e.

Ilu 28