Ilu 19:28-29 Bible Nso (IGBOB)

28. Onye-àmà nke jọb͕uru onwe-ya nākwa ikpé emò:Ọzọ, ọnu ndi nēmebi iwu nēloda ajọ ihe.

29. Edoziworo ndi nākwa emò ikpé di iche iche,Ọ bu kwa iti-ihe di iche iche ka edoziworo nye azu ndi-nzuzu.

Ilu 19