Ilu 18:23-24 Bible Nso (IGBOB)

23. Okwu aririọ-amara di iche iche ka ob͕eye nēkwu:Ma ọgaranya nāza ike ike.

24. Onye nēnwe ọtutu eyì nēnwe ha ibibi onwe-ya:Ma onye nāhu n'anya di nārapara n'aru kari nwa-nne.

Ilu 18