Ezra 2:9-12 Bible Nso (IGBOB)

9. Umu Zakai, nnù na ọgu iri-na-asatọ.

10. Umu Bani, nnù na ọgu iri-na-abua na abua.

11. Umu Bebai, nnù na ọgu iri-na-otù na atọ.

12. Umu Azgad, nnù atọ na orú na abua.

Ezra 2