Ezra 2:6-9 Bible Nso (IGBOB)

6. Umu Pahat-moab, nke umu Jeshua na Joab, nnù asa na iri na abua.

7. Umu Ilam, nnù atọ na ọgu abua na iri na anọ.

8. Umu Zatu, nnù abua na ọgu asa na ise.

9. Umu Zakai, nnù na ọgu iri-na-asatọ.

Ezra 2