Aisaia 41:20 Bible Nso (IGBOB)

ka ha we hu, mara, tukwasi obi, nwe uche ighọta n'otù, na aka Jehova mere nka, na Onye Nsọ nke Israel kère ya.

Aisaia 41

Aisaia 41:19-23