Abù Ọma 92:11-14 Bible Nso (IGBOB)

11. Anyam elekwasiwo kwa ndi nēchem anwu,Ihe bayere ndi nēbili imegidem, bú ndi nēme ihe ọjọ, ka ntim abua nānu.

12. Onye ezi omume gāwa igù dika nkwu:Dika osisi cedar nime Lebanon ka o gēbù ibù.

13. Ndi akuworo n'ulo Jehova dika osisiGāma akwukwọ n'ogige nile nke Chineke-ayi.

14. Ha gānọ nāmi nkpuru n'isi-awọ;Osisi nke miri di ha n'aru ri nne, nke nwezu-kwa-ra akwukwọ ndu, ka ha gābu.

Abù Ọma 92