Abù Ọma 86:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova, tọ nti-Gi n'ala, zam;N'ihi na onye ewedara n'ala na ob͕eye ka m'bu.

2. Debe nkpuru-obim; n'ihi na onye-ebere ka m'bu:Gi onwe-gi Chinekem, zọputa orù-Gi nke nātukwasi obi na Gi.

Abù Ọma 86