Abù Ọma 73:15-17 Bible Nso (IGBOB)

15. Ọ buru na asiwom, M'gākọ akukọ otú a;Le, ọ bu ọb͕ọ nke umu-Gi ka m'gāghọb͕uwori.

16. M'we chè èchìchè imata nka,Ndọb͕u-onwem-n'ọlu ka ọ bu n'anyam;

17. Rue mb͕e m'nābà n'ebe nsọ nile nke Chineke,Ghọta ikpe-azu-ha.

Abù Ọma 73