Abù Ọma 72:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Chineke, nye eze ikpé-Gi nile,Nye kwa nwa eze ezi omume-Gi.

2. O gēji ezi omume kpe ndi-Gi ikpe,O gēji kwa ikpe ziri ezi kpe ndi-Gi ewedara n'ala.

Abù Ọma 72