Abù Ọma 69:33-35 Bible Nso (IGBOB)

33. N'ihi na Jehova nēge nti ndi-ob͕eye,Ọ ledaghi kwa ndi-nkpọrọ-Ya.

34. Ka elu-igwe na ala to Ya,Ha na oké osimiri, na ihe ọ bula nke nākpughari nime ha.

35. N'ihi na Chineke gāzọputa Zaion, wu kwa obodo nile nke Juda;Madu gēbi kwa n'ebe ahu, we nweta ya.

Abù Ọma 69