Abù Ọma 61:6-7 Bible Nso (IGBOB)

6. I gātukwasi ọtutu ubọchi n'ubọchi ndu eze:Arọ-ya nile gādi ka ọtutu ọb͕ọ.

7. O gēbi n'iru Chineke rue mb͕e ebighi-ebi:Wezuga ebere na ezi-okwu, ka ha we nēchezi ya.

Abù Ọma 61