Abù Ọma 55:3-5 Bible Nso (IGBOB)

3. N'ihi olu onye-iro,N'ihi nkpab͕u nke onye nēmebi iwu;N'ihi na ha nēme ka ajọ ihe me nkpatu megidem,Ọ bu kwa n'iwe ka ha nākpọm asì.

4. O nēb͕usi nkpuru-obim nb͕u ike nimem:Oké ujọ nile nke ọnwu adakwasiwo-kwam.

5. Egwu na ima-jijiji nābiarum aru,Oké ọma-jijiji ekpuchiwokwam.

Abù Ọma 55