Abù Ọma 50:2-4 Bible Nso (IGBOB)

2. Site na Zaion, bú ebe mazuru nma,Ka Chineke nwuputaworo ka ìhè.

3. Ka Chineke-ayi bia, Ya ab͕a-kwa-la nkiti:Ọku nēripia n'iru Ya,Buruburu Ya ka ifufe nēfesi kwa ike nke-uku.

4. Ọ nākpọ elu-igwe nke di n'elu òkù,Nākpọ kwa uwa, ka O we kpe ndi-Ya ikpe:

Abù Ọma 50