Abù Ọma 33:15-17 Bible Nso (IGBOB)

15. Bú Onye ahu Nke nākpu obi ha nile n'otù,Nke nāghọta kwa ọlu nile nke ha nile.

16. Ọ dighi eze anēji uba nke usu-ndi-agha-ya zọputa:Adighi-eji kwa ike riri nne naputa dike.

17. Nání ihe-nrafu ka inyinya bu iji zọputa madu:Ọ dighi-eji kwa ike-ya riri nne me ka madu wepuga onwe-ya.

Abù Ọma 33