Abù Ọma 33:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Tienu nkpu ọṅù nime Jehova, unu ndi ezi omume:N'ebe ndi ziri ezi nọ otuto mara nma.

2. Werenu ubọ-akwara kele Jehova:Werenu une nke akwara iri bùkue Ya abù ọma.

3. Bùkueune Ya abù ọhu;Werenu iti-nkpu me ka ọkpukpọ-ubọ di nma.

Abù Ọma 33