Abù Ọma 29:1-3 Bible Nso (IGBOB) Nyenu Jehova, unu umu Chineke,Nyenu Jehova nsọpuru na ike. Nyenu Jehova nsọpuru aha-Ya;Kpọnu isi ala nye Jehova