Abù Ọma 20:7-8 Bible Nso (IGBOB)

7. Ufọdu nēhota ub͕o-ala, ndi ọzọ inyinya:Ma ayi onwe-ayi nēhota aha Jehova, bú Chineke-ayi.

8. Ndi ahu eruruwo ala, da kwa ada:Ma ayi onwe-ayi ebiliwo, we guzo onwe-ayi ọtọ.

Abù Ọma 20