Abù Ọma 2:4-6 Bible Nso (IGBOB)

4. Onye nānọdu n'elu-igwe nāchi ọchì:Onye-nwe-ayi nākwa ha emò.

5. Mb͕e ahu Ọ gāgwa ha okwu n'iwe-Ya,Ọ bu kwa n'iwe-Ya di ọku ka Ọ gēme ka ha ma jijiji:

6. Ma Mu onwem emewo ka ezem guzosie ikeN'elu Zaion, bú ugwu nsọm.

Abù Ọma 2