Abù Ọma 148:7-9 Bible Nso (IGBOB)

7. Tonu Jehova site n'uwa,Unu ogologo anu-miri, na ob͕u-miri nile:

8. Ọku, na ákú-miri-ígwé, na snow, na alulu:Oké ifufe, nke nēme okwu-Ya:

9. Ugwu nile na ugwu ntà nile;Osisi nile nāmi nkpuru na osisi cedar nile:

Abù Ọma 148