Abù Ọma 145:19-20 Bible Nso (IGBOB)

19. Ihe di ndi nātu egwu Ya utọ ka Ọ gēme;Ọ bu kwa ntiku-ha ka Ọ gānu, we zọputa ha.

20. Jehova nēdebe ndi nile nāhu Ya n'anya;Ma ndi nile nēmebi iwu ka Ọ gēkpochapu.

Abù Ọma 145