Abù Ọma 142:5-6 Bible Nso (IGBOB)

5. Etikurum I, Jehova;Asirim, Gi onwe-gi bu ebe-nb͕abàm,Na òkèm n'ala ndi di ndu.

6. Ṅa nti n'iti-nkpum; n'ihi na enweghm ike ma-ọli:Naputam n'aka ndi nēsob͕um; n'ihi na ha nwere ume karim.

Abù Ọma 142