Abù Ọma 137:2-5 Bible Nso (IGBOB)

2. N'osisi willow di n'etiti yaKa ayi nēkokwasi ubọ-akwara nile ayi.

3. N'ihi na n'ebe ahu ka ndi nādọta ayi n'agha riọro n'aka-ayi okwu abù,Ndi lutara ihe-ayi n'agha riọ-kwa-ra ayi ka ayi ṅuria ọṅu, si,Bùaranu ayi otù nime abù Zaion.

4. Àyi gēsi aṅa bù abù JehovaN'ala nke onye ala ọzọ?

5. Ọ buru na echezọm i, Jerusalem,Ka aka-nrim chezọ ǹkà-ya.

Abù Ọma 137