Abù Ọma 137:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. N'akuku osimiri nile nke Babilon,N'ebe ahu ka ayi nọduru ala, e, ayi kwara ákwá,Mb͕e ayi chetara Zaion.

2. N'osisi willow di n'etiti yaKa ayi nēkokwasi ubọ-akwara nile ayi.

Abù Ọma 137