Abù Ọma 132:15-17 Bible Nso (IGBOB)

15. Ihe-oriri-ya ka M'gāgọzi nke-uku:Ndi-ob͕eye-ya bu ndi M'gēji nri me ka afọ ju ha.

16. Ọ bu kwa ndi-nchu-àjà-ya ka M'gēyikwasi nzọputa dika uwe:Ndi-ebere-ya gētisi kwa nkpu ọṅù ike.

17. N'ebe ahu ka M'gēme ka mpi Devid nwere pue:Edoworom onye nkem etere manu oriọna n'usoro.

Abù Ọma 132